Thursday, 19 March 2020

Ụlọakụ etiti nke Naijiri eweputala ego maka ichu Coronavirus ọsọ ukwu erughi ala by Alisonomi

lak etiti nke Naijiri eweputa nnukwu ego iji nyee aka n’oge Coronavirus anyi n’ime ya. Mgbe onye nlekota nnukwu lak a gwara ndi ntaakuko okwu, n’ubchi monde gara-aga, n’Abuja, osiri na lọọr ha ga-ewepta ijeri naira iri ise maka i buso ria mgb coronavirus agha. Maazi Godwin Emefiele bu onyeisi lak a kwukwara na lọọr ha enyeela laknile di na Naijiria ohere, ihap ndi ji ha gw tt oge maka ikwghachi gw ha ji. 

Maazi Emefiele kwr na ijeri Naira iri ise a bu ego ha ga-ebinye ndi okacha mmuta na-ichota ogwu ahu mgbu na ndi z nile na-aru oru na mpaghara ulo ahuike nke a mgbe o na-agwa ndi ntaakuko okwu n’Abuja. maka inyere ha aka. O kwuru na-ego ahu ga-abu ihe nkwado nyee ha na ugbua tut mmad chr enyemaaka ha n’ihi ah mgb Coronavirus.

Maazi Emefiele kwr na l oru ha di nkwadebe ih na ulak di iche iche n’obodo anyi, nakwa govamenti etiti ga-ebinwu ego ma bia na mkpa. Ndi ka mmta mgbako na mwepu kwr na mkpebi nke lak etiti magbr onwe ya na mma. Ha kwr na mkpebi a ga-enyere govamenti etiti aka imeri ihe isi ike nke ndapia n ahia mman ugbala ga-eweta n’af a.

No comments:

Post a comment